Jenesis 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá. Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+ 2 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+
2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá.
15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+
2 O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+