Diuterọnọmi 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ndị inyom, ka obi ya wee ghara ịpụ n’ebe m nọ;+ ọ gaghịkwa eme ka ọlaọcha na ọlaedo ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+ Ndị Ikpe 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Gidiọn wee mụọ ụmụ ndị ikom iri asaa,+ ndị si n’úkwù ya pụta, n’ihi na ọ lụrụ ọtụtụ ndị inyom. 1 Ndị Eze 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee nwee narị nwunye asaa, ndị bụ́ ada ndị eze, na narị ndị iko atọ; ndị nwunye ya wee jiri nke nta nke nta+ mee ka obi ya chigharịa.
17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ndị inyom, ka obi ya wee ghara ịpụ n’ebe m nọ;+ ọ gaghịkwa eme ka ọlaọcha na ọlaedo ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+
3 O wee nwee narị nwunye asaa, ndị bụ́ ada ndị eze, na narị ndị iko atọ; ndị nwunye ya wee jiri nke nta nke nta+ mee ka obi ya chigharịa.