2 Ihe E Mere 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nna ha wee nye ha ọtụtụ ọlaọcha na ọlaedo na ihe ndị dị oké ọnụ ahịa dị ka onyinye,+ tinyere obodo ndị e wusiri ike ndị dị na Juda;+ ma o nyere Jehoram alaeze ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ọkpara.+
3 Nna ha wee nye ha ọtụtụ ọlaọcha na ọlaedo na ihe ndị dị oké ọnụ ahịa dị ka onyinye,+ tinyere obodo ndị e wusiri ike ndị dị na Juda;+ ma o nyere Jehoram alaeze ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ọkpara.+