2 Ihe E Mere 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Otú ọ dị, o ji nghọta mee ihe+ wee kesasịa ụfọdụ n’ime ụmụ ya ndị ikom n’ala niile nke Juda na Benjamin,+ n’obodo niile e wusiri ike,+ nyekwa ha ihe oriri n’ụba+ ma lụtara ha ọtụtụ ụmụ nwaanyị.+ Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+
23 Otú ọ dị, o ji nghọta mee ihe+ wee kesasịa ụfọdụ n’ime ụmụ ya ndị ikom n’ala niile nke Juda na Benjamin,+ n’obodo niile e wusiri ike,+ nyekwa ha ihe oriri n’ụba+ ma lụtara ha ọtụtụ ụmụ nwaanyị.+