2 Ihe E Mere 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Sọlọmọn,+ ma ndị mbụ ma ndị ikpeazụ, ọ̀ bụ na e deghị ha n’okwu Netan+ onye amụma nakwa n’amụma Ahaịja+ onye Shaịlo+ nakwa n’ihe ndekọ ọhụụ nke Ido+ onye ọhụụ hụrụ banyere Jeroboam+ nwa Nibat?+ 2 Ihe E Mere 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Abaịja, ọbụna ụzọ ya na ihe ndị o kwuru, e dere ha n’akwụkwọ nkọwa Ido onye amụma.+
29 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Sọlọmọn,+ ma ndị mbụ ma ndị ikpeazụ, ọ̀ bụ na e deghị ha n’okwu Netan+ onye amụma nakwa n’amụma Ahaịja+ onye Shaịlo+ nakwa n’ihe ndekọ ọhụụ nke Ido+ onye ọhụụ hụrụ banyere Jeroboam+ nwa Nibat?+
22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Abaịja, ọbụna ụzọ ya na ihe ndị o kwuru, e dere ha n’akwụkwọ nkọwa Ido onye amụma.+