1 Ndị Eze 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwekwara Jeroboam+ nwa Nibat onye Ifrem si Zereda, bụ́ onye na-ejere Sọlọmọn ozi,+ aha nne ya bụ Zerua, nwaanyị di ya nwụrụ. Ya onwe ya kwa malitere inupụrụ eze isi.+
26 E nwekwara Jeroboam+ nwa Nibat onye Ifrem si Zereda, bụ́ onye na-ejere Sọlọmọn ozi,+ aha nne ya bụ Zerua, nwaanyị di ya nwụrụ. Ya onwe ya kwa malitere inupụrụ eze isi.+