1 Ndị Eze 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel Sọlọmọn ji mere ohu;+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị na-esote ndị isi agha ya na ndị isi nke ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya ya na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+ 2 Ihe E Mere 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jeroboam+ nwa Nibat, bụ́ onye na-ejere Sọlọmọn nwa Devid ozi,+ wee bilie nupụrụ onyenwe ya+ isi.+
22 Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel Sọlọmọn ji mere ohu;+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị na-esote ndị isi agha ya na ndị isi nke ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya ya na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+