1 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+ 2 Ihe E Mere 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze Rehoboam wee ziga Hedoram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye, ma ụmụ Izrel ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.+
20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+
18 Eze Rehoboam wee ziga Hedoram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye, ma ụmụ Izrel ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.+