Joshụa 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na nke ugboro asaa ya, ndị nchụàjà ahụ fụrụ opi, Jọshụa wee sị ndị agha ahụ: “Tienụ mkpu;+ n’ihi na Jehova enyefewo unu obodo a.+ Ndị Ikpe 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe m fụrụ opi, mụ na ndị mụ na ha so, fụọkwanụ opi unu gburugburu ebe ndị ahụ mara ụlọikwuu,+ sịkwanụ, ‘Ọ bụ nke Jehova+ na nke Gidiọn!’”
16 O wee ruo na nke ugboro asaa ya, ndị nchụàjà ahụ fụrụ opi, Jọshụa wee sị ndị agha ahụ: “Tienụ mkpu;+ n’ihi na Jehova enyefewo unu obodo a.+
18 Mgbe m fụrụ opi, mụ na ndị mụ na ha so, fụọkwanụ opi unu gburugburu ebe ndị ahụ mara ụlọikwuu,+ sịkwanụ, ‘Ọ bụ nke Jehova+ na nke Gidiọn!’”