1 Samuel 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe nke ahụ gasịrị, ihe dị ka ụbọchị iri gafere, Jehova tiri Nebal ihe,+ o wee nwụọ. 2 Samuel 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Netan wee laa n’ụlọ ya. Jehova wee tie nwa ahụ nwunye Yuraya mụụrụ Devid ihe otiti,+ o wee daa ọrịa. 1 Ndị Eze 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụbọchị niile Jeroboam chịrị dị afọ iri abụọ na abụọ, e mesịa, o sooro nna nna ya hà dinaa;+ Nedab+ nwa ya nwoke wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Ọrụ Ndịozi 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmụọ ozi Jehova tiri ya ihe ozugbo,+ n’ihi na o nyeghị Chineke otuto ahụ;+ ikpuru tagburu ya, o wee kubie ume.
15 Netan wee laa n’ụlọ ya. Jehova wee tie nwa ahụ nwunye Yuraya mụụrụ Devid ihe otiti,+ o wee daa ọrịa.
20 Ụbọchị niile Jeroboam chịrị dị afọ iri abụọ na abụọ, e mesịa, o sooro nna nna ya hà dinaa;+ Nedab+ nwa ya nwoke wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
23 Mmụọ ozi Jehova tiri ya ihe ozugbo,+ n’ihi na o nyeghị Chineke otuto ahụ;+ ikpuru tagburu ya, o wee kubie ume.