2 Ndị Eze 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ nụrụ ka e kwuru banyere Teheka eze Itiopia, sị: “Lee, ọ pụtawo ibuso gị agha.” Ya mere, o zigaara Hezekaya ndị ozi+ ọzọ, sị: Ọrụ Ndịozi 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, o biliri gaa, ma, lee! otu ọnaozi+ Itiopia,+ nke nwere ike dị ukwuu n’okpuru Kandesi bụ́ eze nwaanyị ndị Itiopia, onye na-elekọta akụ̀ ya niile. Ọ gara Jeruselem ife Chineke,+
9 Ọ nụrụ ka e kwuru banyere Teheka eze Itiopia, sị: “Lee, ọ pụtawo ibuso gị agha.” Ya mere, o zigaara Hezekaya ndị ozi+ ọzọ, sị:
27 Ya mere, o biliri gaa, ma, lee! otu ọnaozi+ Itiopia,+ nke nwere ike dị ukwuu n’okpuru Kandesi bụ́ eze nwaanyị ndị Itiopia, onye na-elekọta akụ̀ ya niile. Ọ gara Jeruselem ife Chineke,+