Joshụa 15:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 na Kaịla+ na Akzib+ na Marisha;+ obodo itoolu na ógbè ndị dị n’ime ha. Maịka 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ezitere gị onye ga-anapụ gị ihe onwunwe gị,+ gị nwaanyị nke bi na Marisha.+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+
15 M ga-ezitere gị onye ga-anapụ gị ihe onwunwe gị,+ gị nwaanyị nke bi na Marisha.+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+