Ndị Ikpe 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chineke wee kwe ka mmụọ na-adịghị mma+ bata n’etiti Abimelek na ndị nwe ala Shikem, ndị nwe ala Shikem wee ghọọ Abimelek aghụghọ,+ 2 Ihe E Mere 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ihe ndị metụtara Rehoboam, ndị mbụ na ndị ikpeazụ,+ ọ̀ bụ na e deghị ha n’okwu Shemaya+ onye amụma nakwa na nke Ido+ onye ọhụụ, bụ́ ndị e dere dị ka ihe ndekọ usoro ọmụmụ si dị? Rehoboam+ na Jeroboam+ nọkwa na-alụ agha oge niile.
23 Chineke wee kwe ka mmụọ na-adịghị mma+ bata n’etiti Abimelek na ndị nwe ala Shikem, ndị nwe ala Shikem wee ghọọ Abimelek aghụghọ,+
15 Ma ihe ndị metụtara Rehoboam, ndị mbụ na ndị ikpeazụ,+ ọ̀ bụ na e deghị ha n’okwu Shemaya+ onye amụma nakwa na nke Ido+ onye ọhụụ, bụ́ ndị e dere dị ka ihe ndekọ usoro ọmụmụ si dị? Rehoboam+ na Jeroboam+ nọkwa na-alụ agha oge niile.