Ọpụpụ 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ha jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie+ kpaa uwe+ dị iche iche nke ọma maka ije ozi n’ebe nsọ.+ Ha wee kpaa uwe nsọ+ Erọn, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
39 Ha jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie+ kpaa uwe+ dị iche iche nke ọma maka ije ozi n’ebe nsọ.+ Ha wee kpaa uwe nsọ+ Erọn, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.