5 Ị ga-achịrị uwe+ ndị ahụ yiwe Erọn uwe mwụda ahụ na uwe na-enweghị aka nke efọd ahụ na efọd ya na akpa obi ahụ, ị ga-ejikwa eriri efọd ahụ kesie ya ike n’úkwù.+
19 na uwe+ ndị ahụ a kpara nke ọma maka iji na-eje ozi n’ebe nsọ ahụ, uwe nsọ+ Erọn bụ́ onye nchụàjà na uwe ụmụ ya ndị ikom ga-eyi na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.’”