2 Ihe E Mere 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, Zira onye Itiopia+ ji otu nde ndị agha+ na narị ụgbọ ịnyịnya atọ gawa ibuso ha agha, o wee ruo Marisha.+
9 E mesịa, Zira onye Itiopia+ ji otu nde ndị agha+ na narị ụgbọ ịnyịnya atọ gawa ibuso ha agha, o wee ruo Marisha.+