1 Ndị Eze 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, Esa sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid nna nna ya,+ Jehọshafat+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
24 N’ikpeazụ, Esa sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid nna nna ya,+ Jehọshafat+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.