Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 22:42
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 42 Jehọshafat dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem; aha nne ya bụ Azuba, ada Shilhaị.

  • 2 Ihe E Mere 17:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ihi na ọ bụ Chineke nke nna ya ka ọ chọrọ,+ ọ bụkwa n’iwu ya ka o jere ije,+ ọ bụghị dị ka omume Izrel si dị.+

  • 2 Ihe E Mere 18:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Jehọshafat wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu;+ ma ya na Ehab+ gọrọ ọgọ.+

  • 2 Ihe E Mere 19:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Jehọshafat wee biri na Jeruselem; o wee maliteghachi ịgakwuru ndị mmadụ malite na Bia-shiba+ ruo n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ ka o wee mee ka ha laghachikwuru Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+

  • 2 Ihe E Mere 20:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Jehọshafat na ndị ya wee bịa ịkwakọrọ ngwongwo ha.+ Ha wee hụ ọtụtụ ngwongwo na ákwà na arịa ndị dị oké ọnụ ahịa; ha wee yipụtasịa ha ihe ha yi n’ahụ́ ruo mgbe ha na-enweghị ike iburukwu ihe ọzọ.+ Ha nọ na-akwakọrọ ngwongwo ahụ ruo ụbọchị atọ, n’ihi na ọ dị ọtụtụ.

  • Matiu 1:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Esa amụọ Jehọshafat;+

      Jehọshafat amụọ Jehoram+

      Jehoram amụọ Ọzaya;

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya