1 Ndị Eze 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ikpeazụ, Ọmraị sooro nna nna ya hà dinaa, e wee lie ya na Sameria; Ehab+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 1 Ndị Eze 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ. 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+ 2 Ndị Eze 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere, dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere;+ n’ihi na ọ bụ ada Ehab ka ọ lụrụ,+ ọ wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.
28 N’ikpeazụ, Ọmraị sooro nna nna ya hà dinaa, e wee lie ya na Sameria; Ehab+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
18 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere, dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere;+ n’ihi na ọ bụ ada Ehab ka ọ lụrụ,+ ọ wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.