1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ 2 Ihe E Mere 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya;+ Juda dum wee na-enye Jehọshafat onyinye,+ o wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+
5 Jehova wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya;+ Juda dum wee na-enye Jehọshafat onyinye,+ o wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu.+