1 Ndị Eze 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee mee ka ọlaọcha dịrị ọtụtụ ka nkume na Jeruselem,+ o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ+ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila. 2 Ihe E Mere 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehọshafat wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu;+ ma ya na Ehab+ gọrọ ọgọ.+
27 Eze wee mee ka ọlaọcha dịrị ọtụtụ ka nkume na Jeruselem,+ o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ+ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila.