2 Ihe E Mere 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee lie ya ná nnukwu ili+ o gwuuru onwe ya n’Obodo Devid;+ ha wee nyiwe ya n’ihe ndina nke jupụtara ná mmanụ bọlsọm+ na ụdị mmanụ otite+ dị iche iche ndị a gwara n’ụdị pụrụ iche.+ Ha surekwaara ya ihe nsure ọkụ dị ukwuu+ maka olili ya.
14 Ha wee lie ya ná nnukwu ili+ o gwuuru onwe ya n’Obodo Devid;+ ha wee nyiwe ya n’ihe ndina nke jupụtara ná mmanụ bọlsọm+ na ụdị mmanụ otite+ dị iche iche ndị a gwara n’ụdị pụrụ iche.+ Ha surekwaara ya ihe nsure ọkụ dị ukwuu+ maka olili ya.