2 Ihe E Mere 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 o debekwara ọta ukwu+ na ube+ n’obodo niile; o wee mee ka ha sikwuo ike nke ukwuu. Juda na Benjamin wee bụrụ nke ya. 2 Ihe E Mere 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Otú ọ dị, o ji nghọta mee ihe+ wee kesasịa ụfọdụ n’ime ụmụ ya ndị ikom n’ala niile nke Juda na Benjamin,+ n’obodo niile e wusiri ike,+ nyekwa ha ihe oriri n’ụba+ ma lụtara ha ọtụtụ ụmụ nwaanyị.+
12 o debekwara ọta ukwu+ na ube+ n’obodo niile; o wee mee ka ha sikwuo ike nke ukwuu. Juda na Benjamin wee bụrụ nke ya.
23 Otú ọ dị, o ji nghọta mee ihe+ wee kesasịa ụfọdụ n’ime ụmụ ya ndị ikom n’ala niile nke Juda na Benjamin,+ n’obodo niile e wusiri ike,+ nyekwa ha ihe oriri n’ụba+ ma lụtara ha ọtụtụ ụmụ nwaanyị.+