Ezra 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ala ahụ wee na-akụda ndị Juda aka,+ na-akụdakwa ha obi ka ha ghara iwu ụlọ ahụ,+ Abụ Ọma 56:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụbọchị ọ bụla egwu tụwara m, mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eweta ọnyà,+ ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+