Ezra 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ. Sheshbaza+ bugotere ihe niile, o sikwa Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọta ha Jeruselem. Ezra 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị so Zerọbabel+ lọta bụ Jeshụa,+ Nehemaya, Seraya,+ Rilaya, Mọdekaị, Bilshan, Mispa, Bigvaị, Rihọm, Beana. Nke a bụ ole ndị ikom Izrel dị:
11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ. Sheshbaza+ bugotere ihe niile, o sikwa Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọta ha Jeruselem.
2 ndị so Zerọbabel+ lọta bụ Jeshụa,+ Nehemaya, Seraya,+ Rilaya, Mọdekaị, Bilshan, Mispa, Bigvaị, Rihọm, Beana. Nke a bụ ole ndị ikom Izrel dị: