Ezra 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+ Ezra 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị wee jụọ ndị okenye a ajụjụ. Nke a bụ ihe anyị gwara ha: ‘Ònye nyere unu iwu ịrụ ụlọ a na iwucha ogidi a?’+
3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+
9 Anyị wee jụọ ndị okenye a ajụjụ. Nke a bụ ihe anyị gwara ha: ‘Ònye nyere unu iwu ịrụ ụlọ a na iwucha ogidi a?’+