Ezra 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Tatenaị bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis,+ Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha wee mee otú ahụ n’egbughị oge, dị nnọọ ka Darayọs bụ́ eze ziri ozi ka e mee.
13 Tatenaị bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis,+ Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha wee mee otú ahụ n’egbughị oge, dị nnọọ ka Darayọs bụ́ eze ziri ozi ka e mee.