Ezra 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a bụ ihe e dere+ n’akwụkwọ ozi ahụ Tatenaị+ bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis+ na Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha,+ ndị gọvanọ ọkwá ha dị ala bụ́ ndị nọ n’ofe Osimiri, zigaara eze Darayọs ;
6 Nke a bụ ihe e dere+ n’akwụkwọ ozi ahụ Tatenaị+ bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis+ na Shita-bọzenaị+ na ndị ọrụ ibe ha,+ ndị gọvanọ ọkwá ha dị ala bụ́ ndị nọ n’ofe Osimiri, zigaara eze Darayọs ;