Ezra 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee zigara Rihọm+ bụ́ onyeisi ndị na-arụrụ ndị ọchịchị ọrụ na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha ndị ọzọ+ bi na Sameria na ndị ọzọ nọ n’ofe Osimiri Yufretis ozi, sị: “Ana m ekele unu!+ Ugbu a, Daniel 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nke a bụ ozi Nebukadneza bụ́ eze na-ezigara ndị niile, mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’elu ụwa dum:+ Udo dịrị unu nke ukwuu.+
17 Eze wee zigara Rihọm+ bụ́ onyeisi ndị na-arụrụ ndị ọchịchị ọrụ na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha ndị ọzọ+ bi na Sameria na ndị ọzọ nọ n’ofe Osimiri Yufretis ozi, sị: “Ana m ekele unu!+ Ugbu a,
4 “Nke a bụ ozi Nebukadneza bụ́ eze na-ezigara ndị niile, mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’elu ụwa dum:+ Udo dịrị unu nke ukwuu.+