Zekaraya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’abalị iri abụọ na anọ, n’ọnwa nke iri na otu, ya bụ, n’ọnwa Shibat, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị:
7 N’abalị iri abụọ na anọ, n’ọnwa nke iri na otu, ya bụ, n’ọnwa Shibat, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị: