Ezra 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Chineke onye mere ka aha+ ya biri n’ebe ahụ kwatuo eze ọ bụla na ndị ọ bụla ga-esetị aka mebie iwu a, bibiekwa+ ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem. Ọ bụ m bụ́ Darayọs na-enye iwu a. Ka e mee ya n’egbughị oge.”
12 Ka Chineke onye mere ka aha+ ya biri n’ebe ahụ kwatuo eze ọ bụla na ndị ọ bụla ga-esetị aka mebie iwu a, bibiekwa+ ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem. Ọ bụ m bụ́ Darayọs na-enye iwu a. Ka e mee ya n’egbughị oge.”