Ezra 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 enyewo m iwu+ ka onye ọ bụla nọ n’alaeze m+ bụ́ onye Izrel na ndị nchụàjà ha na ndị Livaị nke chọrọ iso gị laa Jeruselem lawa.+
13 enyewo m iwu+ ka onye ọ bụla nọ n’alaeze m+ bụ́ onye Izrel na ndị nchụàjà ha na ndị Livaị nke chọrọ iso gị laa Jeruselem lawa.+