Ezra 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M wee kpọkọta ha n’akụkụ osimiri+ nke na-asọba n’Aheva;+ anyị wee maa ụlọikwuu n’ebe ahụ ruo ụbọchị atọ, ka m wee leruo ìgwè mmadụ ahụ anya nke ọma,+ tinyere ndị nchụàjà,+ ma ọ dịghị otu n’ime ụmụ Livaị+ m hụrụ n’ebe ahụ.
15 M wee kpọkọta ha n’akụkụ osimiri+ nke na-asọba n’Aheva;+ anyị wee maa ụlọikwuu n’ebe ahụ ruo ụbọchị atọ, ka m wee leruo ìgwè mmadụ ahụ anya nke ọma,+ tinyere ndị nchụàjà,+ ma ọ dịghị otu n’ime ụmụ Livaị+ m hụrụ n’ebe ahụ.