Ezra 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M wee kwuo ka e buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee weda onwe anyị ala+ n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o zi anyị ụzọ dị mma+ maka anyị na ụmụaka anyị+ na ngwongwo anyị niile. Ezra 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, anyị si n’osimiri Aheva+ kwalie n’abalị iri na abụọ n’ọnwa+ nke mbụ wee lawa Jeruselem, aka Chineke anyị chebere anyị, o wee napụta+ anyị n’aka ndị iro na ndị chechiri anyị n’ụzọ.
21 M wee kwuo ka e buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee weda onwe anyị ala+ n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o zi anyị ụzọ dị mma+ maka anyị na ụmụaka anyị+ na ngwongwo anyị niile.
31 N’ikpeazụ, anyị si n’osimiri Aheva+ kwalie n’abalị iri na abụọ n’ọnwa+ nke mbụ wee lawa Jeruselem, aka Chineke anyị chebere anyị, o wee napụta+ anyị n’aka ndị iro na ndị chechiri anyị n’ụzọ.