15 M wee kpọkọta ha n’akụkụ osimiri+ nke na-asọba n’Aheva;+ anyị wee maa ụlọikwuu n’ebe ahụ ruo ụbọchị atọ, ka m wee leruo ìgwè mmadụ ahụ anya nke ọma,+ tinyere ndị nchụàjà,+ ma ọ dịghị otu n’ime ụmụ Livaị+ m hụrụ n’ebe ahụ.
21 M wee kwuo ka e buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee weda onwe anyị ala+ n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o zi anyị ụzọ dị mma+ maka anyị na ụmụaka anyị+ na ngwongwo anyị niile.