Ezra 8:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ikpeazụ, anyị hapụrụ osimiri Aheva+ n’abalị iri na abụọ n’ọnwa mbụ+ ma lawa Jeruselem. Chineke anyị nọnyeere anyị, ọ napụtakwara anyị n’aka ndị iro na ndị chechiri anyị n’ụzọ.
31 N’ikpeazụ, anyị hapụrụ osimiri Aheva+ n’abalị iri na abụọ n’ọnwa mbụ+ ma lawa Jeruselem. Chineke anyị nọnyeere anyị, ọ napụtakwara anyị n’aka ndị iro na ndị chechiri anyị n’ụzọ.