Ezra 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, anyị si n’osimiri Aheva+ kwalie n’abalị iri na abụọ n’ọnwa+ nke mbụ wee lawa Jeruselem, aka Chineke anyị chebere anyị, o wee napụta+ anyị n’aka ndị iro na ndị chechiri anyị n’ụzọ.
31 N’ikpeazụ, anyị si n’osimiri Aheva+ kwalie n’abalị iri na abụọ n’ọnwa+ nke mbụ wee lawa Jeruselem, aka Chineke anyị chebere anyị, o wee napụta+ anyị n’aka ndị iro na ndị chechiri anyị n’ụzọ.