Ezra 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Chineke onye mere ka aha+ ya biri n’ebe ahụ kwatuo eze ọ bụla na ndị ọ bụla ga-esetị aka mebie iwu a, bibiekwa+ ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem. Ọ bụ m bụ́ Darayọs na-enye iwu a. Ka e mee ya n’egbughị oge.” Ekliziastis 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na okwu eze dị ike;+ ònyekwa nwere ike ịsị ya: ‘Gịnị ka ị na-eme?’”
12 Ka Chineke onye mere ka aha+ ya biri n’ebe ahụ kwatuo eze ọ bụla na ndị ọ bụla ga-esetị aka mebie iwu a, bibiekwa+ ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem. Ọ bụ m bụ́ Darayọs na-enye iwu a. Ka e mee ya n’egbughị oge.”