Ndị Efesọs 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụghị naanị mgbe a na-ele unu anya, dị ka ndị na-eme ihe na-atọ ndị mmadụ ụtọ,+ kama dị ka ndị ohu Kraịst, ndị ji mkpụrụ obi dum+ na-eme uche Chineke. Ndị Kọlọsi 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,
6 ọ bụghị naanị mgbe a na-ele unu anya, dị ka ndị na-eme ihe na-atọ ndị mmadụ ụtọ,+ kama dị ka ndị ohu Kraịst, ndị ji mkpụrụ obi dum+ na-eme uche Chineke.
23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,