1 Ihe E Mere 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Obodo nta ha niile bụ́ ndị gbara obodo ukwu ndị a gburugburu dị ruo Bel.+ Ọ bụ ebe ndị a ka ha biri, ndị a bụkwa usoro ọmụmụ ha e debara n’akwụkwọ. 1 Ihe E Mere 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E debara aha ndị Izrel niile n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị;+ lee, e debara ha n’Akwụkwọ Ndị Eze Izrel. A dọọrọ Juda n’agha+ laa Babịlọn n’ihi ekwesịghị ntụkwasị obi ha.
33 Obodo nta ha niile bụ́ ndị gbara obodo ukwu ndị a gburugburu dị ruo Bel.+ Ọ bụ ebe ndị a ka ha biri, ndị a bụkwa usoro ọmụmụ ha e debara n’akwụkwọ.
9 E debara aha ndị Izrel niile n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị;+ lee, e debara ha n’Akwụkwọ Ndị Eze Izrel. A dọọrọ Juda n’agha+ laa Babịlọn n’ihi ekwesịghị ntụkwasị obi ha.