Ezra 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O gosiwokwa m obiọma*+ n’ihu eze na ndị ndụmọdụ ya+ nakwa n’ihu ndị isi niile nke eze bụ́ ndị dike. Emekwara m onwe m ka m dị ike n’ihi aka+ Jehova bụ́ Chineke m nke dị n’ahụ́ m, m wee si n’Izrel họpụta ndị isi ka ha soro m laa. Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+
28 O gosiwokwa m obiọma*+ n’ihu eze na ndị ndụmọdụ ya+ nakwa n’ihu ndị isi niile nke eze bụ́ ndị dike. Emekwara m onwe m ka m dị ike n’ihi aka+ Jehova bụ́ Chineke m nke dị n’ahụ́ m, m wee si n’Izrel họpụta ndị isi ka ha soro m laa.