Levitikọs 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 iji nweta ihu ọma,+ ọ ga-abụ nke ahụ́ dị mma,+ oké nke si n’ìgwè ehi, n’etiti ụmụ ebule ma ọ bụ n’etiti ewu. Ezra 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+
19 iji nweta ihu ọma,+ ọ ga-abụ nke ahụ́ dị mma,+ oké nke si n’ìgwè ehi, n’etiti ụmụ ebule ma ọ bụ n’etiti ewu.
17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+