Joshụa 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+ Nehemaya 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ndị ikom Kiriat-jierim,+ Kefaịra+ na Bierọt,+ narị asaa na iri anọ na atọ;
17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+