Joshụa 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+ 1 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Igbe ahụ wee dọrọ na Kiriat-jierim ruo ọtụtụ ụbọchị nke na o ruru afọ iri abụọ, ụlọ Izrel dum wee na-etiku Jehova mkpu ákwá.+
17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+
2 Igbe ahụ wee dọrọ na Kiriat-jierim ruo ọtụtụ ụbọchị nke na o ruru afọ iri abụọ, ụlọ Izrel dum wee na-etiku Jehova mkpu ákwá.+