28 “Ma ngwa ngwa ha nwere ezumike, ha na-emekwa ihe dị njọ n’ihu gị,+ ị na-ahapụkwa ha n’aka ndị iro ha, ndị na-azọda ha.+ E mesịa, ha na-alọghachi kpọkuo gị ka i nyere ha aka,+ gị onwe gị na-anọkwa n’eluigwe nụrụ+ ma napụta ha mgbe mgbe n’ihi ebere gị nke dị ukwuu.+