Nehemaya 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sanbalat na Gishem wee zitere m ozi ozugbo, sị: “Bịa ka anyị zukọta+ n’oge a kara aka n’obodo nta ndị dị na ndagwurugwu* Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.+
2 Sanbalat na Gishem wee zitere m ozi ozugbo, sị: “Bịa ka anyị zukọta+ n’oge a kara aka n’obodo nta ndị dị na ndagwurugwu* Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.+