Nehemaya 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị nchụàjà na ndị Livaị wee mee onwe ha ka ha dị ọcha,+ meekwa ka ndị Izrel+ na ọnụ ụzọ ámá+ na mgbidi+ dị ọcha.
30 Ndị nchụàjà na ndị Livaị wee mee onwe ha ka ha dị ọcha,+ meekwa ka ndị Izrel+ na ọnụ ụzọ ámá+ na mgbidi+ dị ọcha.