Ọpụpụ 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+ 2 Ihe E Mere 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee sị ha: “Ụmụ Livaị, geenụ m ntị. Doonụ onwe unu nsọ,+ dookwanụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nsọ, wepụkwanụ ihe na-adịghị ọcha n’ebe nsọ.+
10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+
5 O wee sị ha: “Ụmụ Livaị, geenụ m ntị. Doonụ onwe unu nsọ,+ dookwanụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nsọ, wepụkwanụ ihe na-adịghị ọcha n’ebe nsọ.+