1 Ihe E Mere 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha na ụmụ ha na-ahụ maka ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ Jehova, ọbụna ụlọikwuu ahụ, iche ha nche.+ 1 Ihe E Mere 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee feere ma onye nta ma onye ukwu nza+ dị ka ọnụmara ha dị iche iche si dị,+ maka ọnụ ụzọ ámá dị iche iche.
13 Ha wee feere ma onye nta ma onye ukwu nza+ dị ka ọnụmara ha dị iche iche si dị,+ maka ọnụ ụzọ ámá dị iche iche.