Ilu 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’apata ụkwụ ka a na-efe nza,+ ma mkpebi niile e ji ya mee si n’aka Jehova.+ Ilu 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ife nza na-eme ka ọbụna esemokwu kwụsị,+ ọ na-egbokwa ọgụ n’etiti dike na dike ibe ya.+ Ọrụ Ndịozi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, ha feere ha nza,+ nza wee ma Matayas; e wee gụnye ya n’onye so ná ndịozi iri na otu+ ahụ.
26 Ya mere, ha feere ha nza,+ nza wee ma Matayas; e wee gụnye ya n’onye so ná ndịozi iri na otu+ ahụ.